Ali Ga-aga

Ali Ga-aga
protest
ebeNaijiria Dezie
oge omelu17 Eprel 1978 Dezie

 

Ngagharị iwe Ali Must Go nke afọ 1978 ma ọ bụ nsogbu ụmụ akwụkwọ nke afọ 1978 bụ ngagharị iwe ụmụ akwụkwọ na Naịjirịa na-esote mmụba nke ụgwọ. Ali Must Go Ngagharị iwe 1978 nsogbu ụmụ akwụkwọ Nigeria[1] A kọwawo ya dị ka otu n'ime ọgba aghara ụmụ akwụkwọ kachasị njọ na Naijiria ma kpata nnukwu nsogbu ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke ọchịchị ndị agha Mohammed / Obasanjo nke 1975-1979.[2][3]

  1. How 50 kobo increase in food caused nationwide students' protest (en-US). Pulse Nigeria (2018-01-04). Retrieved on 2021-02-07.
  2. Ex-student unionist, Segun Okeowo of Ali must go fame dies at 73 (en-US). Vanguard News (2014-01-28). Retrieved on 2021-02-07.
  3. OJO (1980-12-01). "The Constitutional Aspects of April 1978 Students' Demonstrations in the Nigerian Universities: A Critical Analysis". Philippine Political Science Journal 8 (12): 8–21. DOI:10.1080/01154451.1980.9754110. ISSN 0115-4451. 

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Tubidy